Ọnụ Ọgụgụ 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Họrọnụ obodo ndị dị unu mma. Ha ga-abụrụ unu obodo mgbaba, onye gburu mmadụ, bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, ga-agbaba na ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Ma ọ bụrụ na ọ kwara ya aka n’amaghị ama, n’ebughịrị ya iro n’obi, ma ọ bụ tụọ ya ihe n’echechighị ya echechi n’ụzọ,+
11 Họrọnụ obodo ndị dị unu mma. Ha ga-abụrụ unu obodo mgbaba, onye gburu mmadụ, bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, ga-agbaba na ha.+
22 “‘Ma ọ bụrụ na ọ kwara ya aka n’amaghị ama, n’ebughịrị ya iro n’obi, ma ọ bụ tụọ ya ihe n’echechighị ya echechi n’ụzọ,+