42 ka onye gburu mmadụ wee gbaga n’ebe ahụ, bụ́ onye gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ama,+ ebe ọ na-akpọbughị ya asị;+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ,+
4 Nke a bụkwa ihe a ga-eme banyere onye gburu mmadụ nke ga-agbaga ebe ahụ wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gbuo mmadụ ibe ya n’amaghị ama, ọ kpọbughịkwa ya asị;+