42 ka onye gburu mmadụ wee gbaga n’ebe ahụ, bụ́ onye gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ama,+ ebe ọ na-akpọbughị ya asị;+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ,+
3 Ị ga-akwadebere onwe gị ụzọ e si aga ha, ụzọ atọ ka ị ga-eke ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị ka ọ bụrụ nke gị, ọ ga-abụkwa ebe onye ọ bụla nke gburu mmadụ ga-agbaga.+
7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu.