Joshụa 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ obodo ndị a ka e wepụtaara ụmụ Izrel niile nakwa onye mbịarambịa nke bi n’etiti ha dị ka onye ọbịa, ka onye ọ bụla gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama+ wee gbaga n’ebe ahụ, ka onye ọbọ ọbara ghara igbu ya ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ ahụ.+
9 Ọ bụ obodo ndị a ka e wepụtaara ụmụ Izrel niile nakwa onye mbịarambịa nke bi n’etiti ha dị ka onye ọbịa, ka onye ọ bụla gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama+ wee gbaga n’ebe ahụ, ka onye ọbọ ọbara ghara igbu ya ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ ahụ.+