Ọpụpụ 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Matanụ na Jehova enyewo unu ụbọchị izu ike.+ Ọ bụ ya mere o ji na-enye unu ihe oriri unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla nọrọ n’ụlọ ya.+ Ka onye ọ bụla ghara isi n’ebe o bi pụọ n’ụbọchị nke asaa.”
29 Matanụ na Jehova enyewo unu ụbọchị izu ike.+ Ọ bụ ya mere o ji na-enye unu ihe oriri unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla nọrọ n’ụlọ ya.+ Ka onye ọ bụla ghara isi n’ebe o bi pụọ n’ụbọchị nke asaa.”