Diuterọnọmi 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+ Ezikiel 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+
13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+
11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+