Ọpụpụ 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+ Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+ Ọpụpụ 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ Chineke rụrụ mbadamba nkume ndị ahụ, ihe e dere na ha bụ ihe odide nke Chineke, nke a kanyere ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
16 Ọ bụ Chineke rụrụ mbadamba nkume ndị ahụ, ihe e dere na ha bụ ihe odide nke Chineke, nke a kanyere ná mbadamba nkume ndị ahụ.+