19 Ya mere, onye ọ bụla nke na-emebi+ otu n’ime ihe ndị a kasị nta e nyere n’iwu ma na-akụziri ndị mmadụ ka ha na-eme otú ahụ, a ga-akpọ ya ‘onye kasị nta’ n’ihe banyere alaeze eluigwe.+ Ma onye ọ bụla nke na-eme ha ma na-akụzi+ ha, a ga-akpọ onye a ‘onye ukwu’+ n’ihe banyere alaeze eluigwe.