Diuterọnọmi 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 oké ele na nne mgbada na mmoro+ na ewu ọhịa na mgbada na atụrụ ọhịa na anịgọ; Diuterọnọmi 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ime obodo gị ka ị ga-eri ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha ga-eri ya,+ dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+
22 N’ime obodo gị ka ị ga-eri ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha ga-eri ya,+ dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+