Diuterọnọmi 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 oké ele na nne mgbada na mmoro+ na ewu ọhịa na mgbada na atụrụ ọhịa na anịgọ; 1 Ndị Eze 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ehi iri mara abụba, ehi iri abụọ ndị si n’ebe ịta nri, na otu narị atụrụ, ma e wezụga oké ele+ na nne mgbada+ na mmoro na obu mara abụba.
23 ehi iri mara abụba, ehi iri abụọ ndị si n’ebe ịta nri, na otu narị atụrụ, ma e wezụga oké ele+ na nne mgbada+ na mmoro na obu mara abụba.