Diuterọnọmi 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụ naanị mgbe ọ bụla anụ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ ka ị ga-egbu ya,+ ị ga-erikwa ya n’ime obodo gị, dị ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị. Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha+ nwere ike iri ya, dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+ Diuterọnọmi 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ime obodo gị ka ị ga-eri ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha ga-eri ya,+ dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+
15 “Ọ bụ naanị mgbe ọ bụla anụ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ ka ị ga-egbu ya,+ ị ga-erikwa ya n’ime obodo gị, dị ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị. Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha+ nwere ike iri ya, dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+
22 N’ime obodo gị ka ị ga-eri ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha ga-eri ya,+ dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+