Diuterọnọmi 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ma mgbe ọ bụla anụ gụrụ unu,* unu nwere ike iji otú Jehova bụ́ Chineke unu gọziruru unu n’obodo unu niile mara anụ ole unu ga-egbu rie.+ Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha nwere ike iri ya, otú unu si eri ele ma ọ bụ mgbada.
15 “Ma mgbe ọ bụla anụ gụrụ unu,* unu nwere ike iji otú Jehova bụ́ Chineke unu gọziruru unu n’obodo unu niile mara anụ ole unu ga-egbu rie.+ Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha nwere ike iri ya, otú unu si eri ele ma ọ bụ mgbada.