Diuterọnọmi 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụ naanị mgbe ọ bụla anụ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ ka ị ga-egbu ya,+ ị ga-erikwa ya n’ime obodo gị, dị ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị. Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha+ nwere ike iri ya, dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+
15 “Ọ bụ naanị mgbe ọ bụla anụ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ ka ị ga-egbu ya,+ ị ga-erikwa ya n’ime obodo gị, dị ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị. Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha+ nwere ike iri ya, dị ka a pụrụ iri nne mgbada na oké ele.+