Diuterọnọmi 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 oké ele na nne mgbada na mmoro+ na ewu ọhịa na mgbada na atụrụ ọhịa na anịgọ; Abụ Ákwá 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ịma mma niile nke ada bụ́ Zayọn esiwo n’ahụ́ ya pụọ.+Ndị isi ya dị ka oké ele ndị na-ahụghị ebe ha ga-ata ahịhịa;+Ha na-eje ije n’enweghị ume ọ bụla n’ihu onye na-achụ ha.+
6 Ịma mma niile nke ada bụ́ Zayọn esiwo n’ahụ́ ya pụọ.+Ndị isi ya dị ka oké ele ndị na-ahụghị ebe ha ga-ata ahịhịa;+Ha na-eje ije n’enweghị ume ọ bụla n’ihu onye na-achụ ha.+