Levitikọs 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Onye ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke nwụdere anụ ọhịa ma ọ bụ anụ ufe a na-eri eri mgbe ọ na-achụ nta ga-eme ka ọbara ya gbapụsịa,+ ọ ga-ekpochikwa ya ájá.+ Diuterọnọmi 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị ọbara ya ka ị na-agaghị eri.+ N’ala ka ị ga-awụpụ ya dị ka mmiri.+
13 “‘Onye ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke nwụdere anụ ọhịa ma ọ bụ anụ ufe a na-eri eri mgbe ọ na-achụ nta ga-eme ka ọbara ya gbapụsịa,+ ọ ga-ekpochikwa ya ájá.+