Ọpụpụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+ Ọpụpụ 34:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ejila ihe e tinyere ihe na-eko achịcha achụ ọbara a ga-achụrụ m n’àjà.+ Anụ àjà ememme ngabiga ekwesịghịkwa ịdị chi abọọ.+
10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+
25 “Ejila ihe e tinyere ihe na-eko achịcha achụ ọbara a ga-achụrụ m n’àjà.+ Anụ àjà ememme ngabiga ekwesịghịkwa ịdị chi abọọ.+