Ọpụpụ 34:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Mgbe i ji anụ na-achụrụ m àjà, achụkọtala ọbara ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ E kwesịghị idosa anụ e ji chụọ àjà Ememme Ngabiga ruo ụtụtụ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:25 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 12
25 “Mgbe i ji anụ na-achụrụ m àjà, achụkọtala ọbara ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ E kwesịghị idosa anụ e ji chụọ àjà Ememme Ngabiga ruo ụtụtụ.+