Diuterọnọmi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu, Jọn 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”
14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu,
51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”