Ọnụ Ọgụgụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee sị ya: “Ọ bụ n’ụzọ ka anyị ga-esi gbagoo; ọ bụrụ na mụ na anụ ụlọ m aṅụọ mmiri gị, aga m akwụ gị ụgwọ ya.+ Ọ dịghị ihe ọzọ m chọrọ ma ọ bụghị iji ụkwụ m gafere.”+
19 Ụmụ Izrel wee sị ya: “Ọ bụ n’ụzọ ka anyị ga-esi gbagoo; ọ bụrụ na mụ na anụ ụlọ m aṅụọ mmiri gị, aga m akwụ gị ụgwọ ya.+ Ọ dịghị ihe ọzọ m chọrọ ma ọ bụghị iji ụkwụ m gafere.”+