2 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị unu ga-agafe Jọdan+ banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-akwụwa nkume ndị buru ibu ma were ụrọ laịm techie ha.
9 Jọshụa nwa Nọn jupụtara na mmụọ amamihe,+ n’ihi na Mozis bikwasịrị ya aka n’isi;+ ụmụ Izrel wee malite ige ya ntị, ha wee malite ime dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+