Joshụa 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O sikwa na Serid n’ebe ọwụwa anyanwụ gaa azụ ruo n’ókè Kislọt-tebọ, ruokwa Daberat+ ma gbagoo Jefaya. 1 Ihe E Mere 6:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 ha sikwa n’ebo Ịsaka nye ha Kidesh+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Daberat+ na ala ịta ahịhịa ya,
12 O sikwa na Serid n’ebe ọwụwa anyanwụ gaa azụ ruo n’ókè Kislọt-tebọ, ruokwa Daberat+ ma gbagoo Jefaya.