Joshụa 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E sikwa n’ebo Ịsaka+ nye ha Kishiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Daberat+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Ihe E Mere 6:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 ha sikwa n’ebo Ịsaka nye ha Kidesh+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Daberat+ na ala ịta ahịhịa ya,