Joshụa 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O sikwa n’ebe ahụ gafere gawa n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Gat-hifa,+ ruo Et-kezin, ruokwa Rimọn, a kpakwara ókè ya ruo Nia. 1 Ihe E Mere 6:77 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọdụrụnụ Rimọno+ na ala ịta ahịhịa ya, Tebọ na ala ịta ahịhịa ya,
13 O sikwa n’ebe ahụ gafere gawa n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Gat-hifa,+ ruo Et-kezin, ruokwa Rimọn, a kpakwara ókè ya ruo Nia.
77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọdụrụnụ Rimọno+ na ala ịta ahịhịa ya, Tebọ na ala ịta ahịhịa ya,