Joshụa 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O sikwa n’ebe ahụ gafere gawa n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Gat-hifa,+ ruo Et-kezin, ruokwa Rimọn, a kpakwara ókè ya ruo Nia. Joshụa 21:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Dimna+ na ala ịta ahịhịa ya, Nahalal+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo anọ.
13 O sikwa n’ebe ahụ gafere gawa n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Gat-hifa,+ ruo Et-kezin, ruokwa Rimọn, a kpakwara ókè ya ruo Nia.