Ndị Ikpe 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Zebulọn+ achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl,+ kama ndị Kenan bi n’etiti ha,+ ha ghọkwara ndị na-arụ ọrụ mmanye.+
30 Zebulọn+ achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl,+ kama ndị Kenan bi n’etiti ha,+ ha ghọkwara ndị na-arụ ọrụ mmanye.+