6 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà nsure ọkụ+ unu na àjà nkịtị unu na otu ụzọ n’ụzọ iri+ unu na onyinye unu na-eweta+ na onyinye unu kwere ná nkwa+ na onyinye afọ ofufo+ unu na anụ ndị e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi unu nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ+ unu.
27 Ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị,+ bụ́ anụ na ọbara ya,+ n’elu ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị; a ga-awụpụkwa ọbara anụ ndị i ji chụọ àjà n’ihu ebe ịchụàjà Jehova+ bụ́ Chineke gị, ma ị ga-eri anụ ya.