Ọnụ Ọgụgụ 26:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị. Joshụa 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+
55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị.
10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+