1 Ndị Eze 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọ bụ ọnwụ na-echezi m ihu,+ ma gị onwe gị,+ dị ike, meekwa ka dimkpa.+ Ekliziastis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+
10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+