Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, aka nri gị dị ike nke ukwuu,+Jehova, aka nri gị pụrụ ịkụri onye iro.+ Abụ Ọma 89:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I nwere ogwe aka dị ike,+Aka gị dị ike,+Aka nri gị dị elu.+ Abụ Ọma 106:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee zọpụta ha n’ihi aha ya,+Ka o wee mee ka a mara ịdị ike ya.+