Ọpụpụ 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ Diuterọnọmi 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ị ga-agwa nwa gị, sị, ‘Anyị ghọrọ ndị ohu Fero n’Ijipt, ma Jehova ji aka dị ike+ kpọpụta anyị n’Ijipt. 1 Pita 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+
3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+
21 ị ga-agwa nwa gị, sị, ‘Anyị ghọrọ ndị ohu Fero n’Ijipt, ma Jehova ji aka dị ike+ kpọpụta anyị n’Ijipt.
6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+