Ndị Ikpe 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee lụrụ ụmụ ha ndị inyom,+ ha kpọkwaara ụmụ ha ndị inyom kpọnye ụmụ ha ndị ikom,+ ha wee na-efe chi ha dị iche iche.+ Abụ Ọma 106:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha nọkwa na-efe arụsị ha,+Arụsị ndị ahụ ewee ghọọrọ ha ọnyà.+ Jeremaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+
6 Ha wee lụrụ ụmụ ha ndị inyom,+ ha kpọkwaara ụmụ ha ndị inyom kpọnye ụmụ ha ndị ikom,+ ha wee na-efe chi ha dị iche iche.+
19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+