2 Ndị Eze 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+
20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+