2 Ndị Eze 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Kama Jehova sịrị: “M ga-ewepụkwa Juda+ n’ihu m,+ dị nnọọ ka m wepụrụ Izrel;+ m ga-ajụkwa obodo a nke m họọrọ, ya bụ, Jeruselem, nakwa ụlọ ahụ nke m kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+
27 Kama Jehova sịrị: “M ga-ewepụkwa Juda+ n’ihu m,+ dị nnọọ ka m wepụrụ Izrel;+ m ga-ajụkwa obodo a nke m họọrọ, ya bụ, Jeruselem, nakwa ụlọ ahụ nke m kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+