Diuterọnọmi 29:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+ 2 Ndị Eze 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị;
28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+
3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị;