15 Jehova ga-ebibikwa Izrel, dị nnọọ ka ahịhịa amị na-aṅagharị na mmiri;+ ọ ga-efopụkwa+ Izrel n’ezi ala a+ nke o nyere ndị nna nna ha, ọ ga-achụsasịkwa+ ha, ha agafee Osimiri Yufretis,+ n’ihi na ha emewo ogwe osisi+ ha ndị dị nsọ, wee na-akpasu Jehova iwe.+