Diuterọnọmi 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, Joshụa 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa na, dị nnọọ ka okwu ọma niile Jehova bụ́ Chineke unu gwara unu mezuru n’isi unu,+ otú ahụ ka Jehova ga-eme ka ihe ọjọọ niile bịakwasị unu ruo mgbe o kpochapụrụ unu n’ezi ala a nke Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu,+
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,
15 Ọ ga-erukwa na, dị nnọọ ka okwu ọma niile Jehova bụ́ Chineke unu gwara unu mezuru n’isi unu,+ otú ahụ ka Jehova ga-eme ka ihe ọjọọ niile bịakwasị unu ruo mgbe o kpochapụrụ unu n’ezi ala a nke Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu,+