-
Ezra 9:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Malite n’oge nna nna anyị hà,+ anyị abụrụwo ndị ikpe mara nke ukwuu ruo taa;+ n’ihi njehie anyị, e nyefewo anyị onwe anyị, ndị eze+ anyị na ndị nchụàjà+ anyị n’aka ndị eze na-achị ala ndị a ka ha jiri mma agha+ gbuo anyị, dọrọ anyị n’agha,+ bukọrọkwa+ ihe anyị wee menye anyị ihere,+ dị ka ọ dị n’ụbọchị taa.
-