6 N’ihi na nna anyị hà mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+ meekwa ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Ha wee hapụ ya+ ma wepụ ihu ha n’ebe ụlọikwuu Jehova dị,+ gbakụtakwa ya azụ.
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+