Jeremaya 44:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ́ bụghị ihe nsure ọkụ ahụ unu surere n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem,+ unu onwe unu+ na nna nna unu hà,+ ndị eze unu+ na ndị isi unu+ na ndị ala unu, ka Jehova chetara, ọ́ bụghịkwa ya batara ya n’obi?+
21 “Ọ́ bụghị ihe nsure ọkụ ahụ unu surere n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem,+ unu onwe unu+ na nna nna unu hà,+ ndị eze unu+ na ndị isi unu+ na ndị ala unu, ka Jehova chetara, ọ́ bụghịkwa ya batara ya n’obi?+