Hosia 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+ Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ejiriwo Ebube Jekọb ṅụọ iyi,+ sị, ‘Ọ dịghị mgbe m ga-echezọ ọrụ ha niile.+
2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+