32 n’ihi ihe ọjọọ niile ụmụ Izrel+ na ụmụ Juda+ mere iji kpasuo m iwe,+ ha na ndị eze ha,+ ndị isi ha,+ ndị nchụàjà ha+ na ndị amụma ha,+ tinyere ndị Juda na ndị bi na Jeruselem.
12 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye ụlọ Izrel na-eme n’ọchịchịrị,+ onye ọ bụla n’ime ime ụlọ ya o debere ihe oyiyi a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị.+ Jehova ahapụwo ala a.’”