Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 11:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Jehova wee weso Sọlọmọn oké iwe,+ n’ihi na obi ya apụwo n’ebe Jehova bụ́ Chineke Izrel nọ,+ bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya ugboro abụọ.+

  • 2 Ndị Eze 23:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Otú ọ dị, Jehova emeghị ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, bụ́ iwe dị ọkụ ọ na-eweso Juda+ n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere ka ha mee.+

  • 1 Ihe E Mere 10:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Sọl wee si otú a nwụọ n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi ya nke o ji enweghị okwukwe+ meso Jehova n’ihe metụtara okwu Jehova nke ọ na-edebeghị nakwa n’ihi ịgwa onye na-agba afa+ ka ọ jụọrọ ya ase.

  • Ezra 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Malite n’oge nna nna anyị hà,+ anyị abụrụwo ndị ikpe mara nke ukwuu ruo taa;+ n’ihi njehie anyị, e nyefewo anyị onwe anyị, ndị eze+ anyị na ndị nchụàjà+ anyị n’aka ndị eze na-achị ala ndị a ka ha jiri mma agha+ gbuo anyị, dọrọ anyị n’agha,+ bukọrọkwa+ ihe anyị wee menye anyị ihere,+ dị ka ọ dị n’ụbọchị taa.

  • Jeremaya 15:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya