2 Ndị Eze 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe Jehova wepụrụ Izrel n’ihu ya,+ dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+ E wee si n’ala Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria ruo taa.+ 2 Ndị Eze 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee jide eze,+ kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla,+ ka ha kpee ya ikpe.
23 ruo mgbe Jehova wepụrụ Izrel n’ihu ya,+ dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+ E wee si n’ala Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria ruo taa.+