2 Ndị Eze 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, eze Asiria+ dọọrọ Izrel n’agha+ laa Asiria, meekwa ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ,+ nke dị n’akụkụ osimiri Gozan nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia,+
11 E mesịa, eze Asiria+ dọọrọ Izrel n’agha+ laa Asiria, meekwa ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ,+ nke dị n’akụkụ osimiri Gozan nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia,+