Emọs 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ya mere, a ga-adọrọ ha n’agha. Ha ga-abụ ndị mbụ a ga-adọrọ n’agha.+ Oriri oké mkpọtụ nke ndị na-agbatị onwe ha n’ihe ndina ga-akwụsịkwa. Emọs 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na ndị iro ha adọrọ ha n’agha, m ga-enye mma agha iwu ka o gbuo ha n’ebe ahụ;+ m ga-eme ka anya m dị n’ebe ha nọ iji mee ha ihe ọjọọ, ọ bụghị imere ha ihe ọma.+
7 “Ya mere, a ga-adọrọ ha n’agha. Ha ga-abụ ndị mbụ a ga-adọrọ n’agha.+ Oriri oké mkpọtụ nke ndị na-agbatị onwe ha n’ihe ndina ga-akwụsịkwa.
4 Ọ bụrụ na ndị iro ha adọrọ ha n’agha, m ga-enye mma agha iwu ka o gbuo ha n’ebe ahụ;+ m ga-eme ka anya m dị n’ebe ha nọ iji mee ha ihe ọjọọ, ọ bụghị imere ha ihe ọma.+