Diuterọnọmi 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-amụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom, ma ha agaghị abụ nke gị, n’ihi na a ga-adọrọ ha n’agha.+ Emọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+
5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+