2 Ndị Eze 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+ Jeremaya 52:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze Babịlọn wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ o gbukwara ndị isi niile nke Juda n’ime Ribla.+ Jeremaya 52:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche wee kpụrụ ndị a bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla.+
33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+
10 Eze Babịlọn wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ o gbukwara ndị isi niile nke Juda n’ime Ribla.+