2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+