Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 N’ọnwa nke ise, n’abalị asaa n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu+ nke ọchịchị Eze Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara na Jeruselem.+

  • Jeremaya 39:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.

  • Jeremaya 40:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya