Nehemaya 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị na nna nna anyị hà+ edebeghị iwu gị,+ ha aṅaghịkwa ntị ná ntụziaka gị+ ma ọ bụ n’ihe àmà gị ndị i ji gbaa àmà+ megide ha.
34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị na nna nna anyị hà+ edebeghị iwu gị,+ ha aṅaghịkwa ntị ná ntụziaka gị+ ma ọ bụ n’ihe àmà gị ndị i ji gbaa àmà+ megide ha.